Gaa na ọdịnaya

adịghị mkpa

Sitere na Wiktionary

adịghị mkpa

Nkọwa

[dezie]

adịghị mkpa bu okwu eji akọwa ihe na anaghi emebi ihe ma emere ya ma emeghị ya ihe ahụ agaghị emebi

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

okwu ya adịghị mkpa n'ihe a na-ekwu

Mkpọpụta

[dezie]
adịghị mkpa




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

unimportant