adịghị ike

O sị Wiktionary

Adịghị Ike

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ onye ume mgwu, onye adịghị ike ilu ọlu. Igbo sina aka aja aja n'ebute ọnu mmanụ mmanụ. Adighị ike ọlụ n'eweta aguu na ezinulo.

Nkejịasụsụ[dezie]

Ngwaa

Omụmaatụ[dezie]

Ezinulo nwoke a nọ n'ọria na ihi aguu maka nna ha adịghị ike olu.

Mkpọpụta[dezie]

adịghị ike




Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

category;ngwaa] category;wt/ig