adịgboroja
Nkọwa[dezie]
- Ihe na bụghị nke ezigbo ya
- Ihe bara uru emere ezigbo n'ighomi ma-nwe ebumnuche nke iduhie ma ọ bụ ghọgbuo mmadu na ihe ahụ bụ nke ezigbo ya
Nkejiasụsụ[dezie]
Nkọwa aha
Ọmụmaatụ[dezie]
- Amaghị m na ọ bụ ego adịgboroja.
- Elekere mgbanaka ahụ bụ kwa adịgboroja