achọmọsịsọ

O sị Wiktionary

achọmọsịsọ


nkowa[dezie]

ụzọ ịchọ ime ihe, ịnweta ihe maọbụ inata ihe ọsịsọ.


nkejiasusu[dezie]

aha


omumaatu[dezie]

agwa achọmọsịsọ ya mere na ọ nwetaghị ọrụ ahụ.


mkpoputa[dezie]

olumba[dezie]

ntụghari asụsụ ọzọ[dezie]

bekee[dezie]

[quick access]