achịcha bụredị
Ọdịdị
Achịcha bụredị

Nkọwa
[dezie]- Achicha bụredi bụ ihe a na eri-eri, ana eji ya aṅụ tii tụmadị n'ụtụtụ.
- A na eji ọka akwọrọ-akwọ, akpụ akwọrọ-akwọ maọbụ fụlọọ emepụta achịcha bụredi.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Mama zụtara anyi achicha bụredị mgbe ọ na alọta ọrụ bekee.
Mkpọpụta
[dezie]