Gaa na ọdịnaya

abumonu

Sitere na Wiktionary

Abumonu

Nkowa

[dezie]

Nke a bu ikwu ajo okwu n'isi mmadu ka owee ghara idiri onye ahu mma

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Omumaatu

[dezie]

Onye ara ahu bu abumonu nna ya buru ya

Mkpoputa

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]