abaghị uru
Nkọwa[dezie]
- enweghị ihe ọ bụla; efu; ebughi ma ọ bụ jupụta na ihe ọ bụla
- na-enweghị mmetụta ọ bụla
- enweghị ikike ma ọ bụ mmetụta iwu, ma ọ bụ ike mmezu ma ọ bụ nkwenye
Nkejiasụsụ[dezie]
Nkọwa Aha
Ọmụmaatụ[dezie]
- ụlọ ikpe ekpebiela na ntuli aka ahụ abaghị uru
- oghere dị n'ime ogige ahụ bụ ihe efu. Ọ baghị uru ma ọlị