abụghị maka ọha

O sị Wiktionary

abụghị maka ọha


Nkọwa[dezie]

Ọnọdụ emeghị ihe ka ọha niile mara maka ihe ahụ

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ihe Maazi Okeke kwuru abụghị maka ọha

Mkpọpụta[dezie]

abụghi maka ọha






Olumba[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ[dezie]

English[dezie]

privacy