Gaa na ọdịnaya

abụ

Sitere na Wiktionary

Abụ

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ akụkụ ahụ mmadụ nke dị n'okpuru aka na ubuaka.

abụ


Nkejịasụsụ

[dezie]
Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Etito toro ya n'abụ
  2. Abụ ya na-esi isi.
  3. Abụ uwe ya ruru inyi.

Mkpọpụta

[dezie]
abụ






Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

armpit