Wind

O sị Wiktionary

Ifufé

Nkọwa[dezie]

Ifufe bụ mmegharị nke ikuku ma ọ bụ ikuku ndị ọzọ metụtara elu ụwa.

Nkejịasụsụ[dezie]

aha ma ọ bụ ngwaa

Ọmụmaatu[dezie]

E nwere obere ifufe na-efe.

Bekee[dezie]

Wind

[ [Òtù:WikiForHumanRight 2023 Nigeria] ]