Gaa na ọdịnaya

Warawara

Sitere na Wiktionary

warawara

Nkọwa

[dezie]

Nke a n'akọwa ihe n'adịghị obosara bido n'otu isi ruo n'isi nke ọzọ,ma kọwakwa ihe n'akwụghí ogologo.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Nkọwaaha

Ọmụmaatụ

[dezie]

1.Ụzọ esi aga ụlọ nnem ochie dị warawara.

Mkpọpụta

[dezie]
Warawara


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

narrow