Jump to content

Utu Isi

O sị Wiktionary

Ụtụ Isi

Utu isi
Utu isi

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ego ndi niile bi n'ébé n'akpata ego, nke gunyere ndi ọlụ oyibo, ndi n'azu ahia, ndi órú aka, ndi òkwó ugboala, dgz na-akwụnye n'akpa gọọmenti maka ndozi obodo.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Eji ego ụtụ isi àrú ụzọ, ụlọ ọgwụ, ụlọ akwụkwọ, dgz

Mkpọpụta

[dezie]
ụtụ isi



Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

tax