Gaa na ọdịnaya

Urukpu

Sitere na Wiktionary

Urukpu

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ mmiri anwụ mịkọrọ n'elu nke n'aga wee kpụkọ ọnụ ma n'eji oji n'eli igwe nke emecha o zoo ka mmiri.

Urukpu
Urukpu
Urukpu


Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ=

[dezie]
  1. Urukpu mere ebenile ana eji oji.
  2. Urukpu ekweghi ka ahụ kpakpando.

Mkpọpụta

[dezie]
Urukpu


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

cloud