Ume ngwụ
Ọdịdị
"""Ume ngwụ"""
===Nkọwa===
[dezie]Ume ngwụ bụ ọnọdụ nke n'egosi na mmadụ enweghị ike ime ihe ọbụla.
===Nkeji Asụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
A chọghịm onye ume ngwụ n'ụlọm.
===Mkpọpụta===
Úmé ngwụ̀
===Olumba===
Ǹgáná
===Ntụgharị===
[dezie]===Bekee===
Laziness
https://en.m.wiktionary.org/wiki/laziness
===Category===
[[Category:wt/ig/wiki loves names]]