Uli Anya
Ọdịdị
Uli Anya
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ihe ụmụ nwanyi n'ede n'anya. Eji ya achọ mma. Ọ n'adi na udu agwa di iche iche dika, ojii,odo,ọbala w.d.g.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Uli anya enyim nwanyi tere mma nke ukwu
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Uri anya