Gaa na ọdịnaya

Ugwumsinachukwu

Sitere na Wiktionary

Ugwumsinachukwu

Nkọwa

[dezie]

Ugwumsinachukwu pụtara na nsọpụrụ m si n'aka Chukwu

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ugwumsinachukwu bu aha ana-kpo nwata nwoke na nwaanyị na ala igbo

Mkpọpụta

[dezie]

Úgwúmsịnáchukwu

Olumba

[dezie]

Ugwumsinachi

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

My honor/dignity/respect comes from God

Category

[dezie]

[[Category:wt/ig/Wiki Loves names]]