Ugo

O sị Wiktionary

Ugo

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ otu n'ime ụdị nnụnụ mara mma enwere ma bụrụ anụ so n'ebe nnụnụ. Anaghị ahukwa ugo mgbe niile.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

1.Adighi ahụ ugo kwadaa

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

eagle