Gaa na ọdịnaya

Ugeneọma

Sitere na Wiktionary

"""Ugeneọma"""

Nkọwa

[dezie]

Ugeneọma bụ aha nnụnụ ọcha na-eso ehi na ụmụ anụmanụ nwere nje akpị nke na-ata ụmụ anụmanụ ahụ. Ugeneọma na aturị nje akpị ahụ dịka nri.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ugeneọma bụ aha nnụnụ

Mkpọpụta

[dezie]

Ụ́géńéọ́ḿá

Olumba

[dezie]

Nnụnụ ọcha

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

Bird https://en.m.wiktionary.org/wiki/Bird