Ubi bụ ala ekewaputara ebe a na-akọnye ihe obula. O nwere ike buru ihe a na eri eri maobu ahihia eji eme ógwù.
Aha
A kọrọ m ubi àbàchà.
Úbì
Úgbó (Enugu), Àwòm (Imo)
Farm