Gaa na ọdịnaya

Tooro

Sitere na Wiktionary

Tọọrọ

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ọnọdụ ikpọrọ maọbụ ịnụrụ mmadụ n'ike. Ọ bụ ndi omekome na-akpa udị agwaa

Nkejịasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nwaanyi a tọọrọ nwa agbata-obi ya gaa ree

Mkpọpụta

[dezie]
tọọrọ




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

kidnapped