Gaa na ọdịnaya

Tọnelụ

Sitere na Wiktionary

Tọnelụ

Nkọwa

[dezie]

tọnelụ bu ogologo ọnụ egwuru n'ime ala bụ nke ụgbọala, ụgbọ oloko maọbụ mmadụ nwere ike igafe na ya. Ngafe ndị metụtara mgbe ana-eme njem maọbụ aga ebe dị iche iche.

Tọnelụ


Nkejiasụsụ

[dezie]

aha.

Omụmaatụ

[dezie]

a kwara okporo igwe n'ime tọnelụ ahụ.

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Tunnel