Gaa na ọdịnaya

Sepụta

Sitere na Wiktionary

Sepụta

Nkọwa

[dezie]
  1. Ị dọpụta ihe. Nke a na-abụkari ihe zoro ezo.


Nkejiasụsụ

[dezie]
Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Sepụta akpa ahụ.
  2. Ngọzi sepụtara Chima n'ezi.
  3. Nne mụ ji aka sepụta Agwọ a.

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Dọfụta/ Sefụta- Ngwa

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

English

[dezie]