Gaa na ọdịnaya

Riri Nri

Sitere na Wiktionary

Riri Nri

Nkọwa

[dezie]

Nri bụ ihe na-enye aka na ndụ mmadụ nakwa ndụ ihe ọ bụla na-eku ụme

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

E riri m nri akpụ taa Emeka riri nri taa

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]