Puku isii
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa puku ise, narị itoolu na iri itoolu na itoolu tupu agụọ puku isii na otu. Ọ bụ otu narị ụzọ iri isii mejupụtara ya.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Ụmụ akwụkwọ karịrị puku Isii na-agụ akwụkwọ na Mahadum Nnamdi Azikiwe dị n'Awka.
Mkpọpụta
[dezie]
Ọlụmba
[dezie]Ntụgharị n' asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Six thousand (6000)