Puku asaa
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa puku isii, narị itoolu na iri itoolu na itoolu tupu agụọ puku asaa na otu. Ọ bụ otu narị ụzọ iri asaa mejupụtara ya.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Ndị ọrụ karịrị puku asaa na-arụ ọrụ na n'isi ụlọ ụka Winners Chapel dị na Legọs.
Mkpọpụta
[dezie]
Ọlụmba
[dezie]Ntụgharị n' asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Seven thousand (7000)