Gaa na ọdịnaya

Ozize

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Usoro ihe ji nwayọọ nwayọọ emebi site na ikuku, mmiri maọbụ ihe ndị ọzọ.

Nkejịasụsụ
[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ
[dezie]

Ozize mmiri na ikuku emebichala Obodo ahụ.

Mkpọputa
[dezie]
Olumba
[dezie]

Ọsọọsọọ mmiri

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]

Érosion

Bekee
[dezie]

erosion