Gaa na ọdịnaya

Owelle

Sitere na Wiktionary

"""Owelle"""

Nkọwa

[dezie]

Owelle bụ afa ụfọdụ obodo na ana Igbo nakpọ eze obodo ha.

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Owelle bụ afa mmadụ

Mkpọputa

[dezie]

Ówéllé

Ig-Owelle

Olumba

[dezie]

Ígwé

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

King https://en.m.wiktionary.org/wiki/King