Jump to content

Otu narị na otu

O sị Wiktionary

Otu narị na otu

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ iri, na otu atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa otu narị, tupu a gụọ ótù narị na abụọ. Ndị Rome na-ede ya dịka CI, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 101.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Agụchaa ótù narị a gụọ ótù narị na otu

Mkpoputa

[dezie]
Otu narị na otu



Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

One hundred and one (101)