Otu narị na isii
Ọdịdị
Otu narị na isii
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ iri, na isii atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa otu narị na ise, tupu a gụọ ótù narị na asaa. Ndị Rome na-ede ya dịka CVI, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 106.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmumatu
[dezie]Agụchaa ótù narị na ise a gụọ ótù narị na isii
Mkpoputa
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]One hundred and six (106)