Otu narị na ise
Ọdịdị
Otu narị na ise
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ iri, na ise atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa otu narị na anọ, tupu a gụọ ótù narị na isii. Ndị Rome na-ede ya dịka CV, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 105.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmumatu
[dezie]Agụchaa ótù narị na anọ a gụọ ótù narị na ise
Mkpoputa
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]One hundred and five (105)