Jump to content

Otu narị na iri ise na otu

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ iri na ise, na otu atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa otu narị na iri ise, tupu a gụọ ótù narị na iri ise na abụọ. Ndị Rome na-ede ya dịka CLI, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 151.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

O nyere m akwa dị òtù narị na iri ise na otu

Mkpọpụta

[dezie]
Otu narị na iri ise na otu





Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

One hundred and fifty-one (151)