Jump to content

Otu narị na iri atọ na otu

O sị Wiktionary

Otu narị na iri atọ na otu

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ iri na atọ, na otu atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa otu narị na iri atọ, tupu a gụọ ótù narị na iri atọ na abụọ. Ndị Rome na-ede ya dịka CXXXI, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 131.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Agụchaa ótù narị na iri atọ a gụọ ótù narị na iri atọ na otu.

Mkpoputa

[dezie]
Otu narị na iri atọ na otu



Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

One hundred and thirty-one (131)

Chinese

[dezie]

一百三十一