Jump to content

Otu narị na iri atọ na anọ

O sị Wiktionary

Otu narị na iri atọ na anọ

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ iri na atọ, na anọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa otu narị na iri atọ na atọ, tupu a gụọ ótù narị na iri atọ na ise. Ndị Rome na-ede ya dịka CXXXIV, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 134.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Agụchaa ótù narị na iri atọ na atọ a gụọ ótù narị na iri atọ na anọ.

Mkpoputa

[dezie]
Otu narị na iri atọ na anọ



Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

One hundred and thirty-four (134)

Chinese

[dezie]

一百三十四