Otu narị na iri atọ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ iri na atọ . A ga-agụ ya ma agụchaa otu narị na iri abụọ na itoolu, tupu a gụọ ótù narị na iri atọ na otu. Ndị Rome na-ede ya dịka CXXX, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 130.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]O nyere m akwa dị òtù narị na iri atọ
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ Ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]One hundred and thirty (130)