Gaa na ọdịnaya

Otu narị na iri abụọ

Sitere na Wiktionary

Otu narị na iri abụọ

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ iri na abụọ. A ga-agụ ya ma agụchaa otu narị na iri na itoolu, tupu a gụọ ótù narị na iri abụọ na otu. Ndị Rome na-ede ya dịka CXX, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 120.

Nkejiasusu

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmumatu

[dezie ebe o si]

Agụchaa ótù narị na iri na itoolu a gụọ ótù narị na iri abụọ.

Mkpoputa

[dezie ebe o si]
Otu narị na iri abụọ



Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

One hundred and twenty (120)

一百二十