Jump to content

Otu narị na asaa

O sị Wiktionary

Otu narị na asaa

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ iri, na asaa atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa otu narị na isii, tupu a gụọ ótù narị na asatọ. Ndị Rome na-ede ya dịka CVII, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 107.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Agụchaa ótù narị na isii a gụọ ótù narị na asaa

Mkpoputa

[dezie]
Otu narị na asaa




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

One hundred and seven (107)