Jump to content

Otu narị na anọ

O sị Wiktionary

Otu narị na anọ

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ iri, na anọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa otu narị na atọ, tupu a gụọ ótù narị na ise. Ndị Rome na-ede ya dịka CIV, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 104.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Agụchaa ótù narị na atọ a gụọ ótù narị na anọ

Mkpoputa

[dezie]
Otu narị na anọ




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

One hundred and four (104)