Jump to content

Otu narị na abụọ

O sị Wiktionary

Otu narị na abụọ

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ iri, na abụọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa otu narị na otu, tupu a gụọ ótù narị na atọ. Ndị Rome na-ede ya dịka CII, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 102.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Agụchaa ótù narị na otu a gụọ ótù narị na abụọ

Mkpoputa

[dezie]
Otu narị na abụọ



Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

One hundred and two (102)