Otu ahụike mba ụwa

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Òtù Ahụ Ike Ụwa (WHO) bụ ụlọ ọrụ pụrụ iche nke United Nations na-ahụ maka ahụike ọha na eze mba ụwa. O nwere isi ụlọ ọrụ na Geneva, Switzerland, ma nwee ọfịs mpaghara isii na ọfịs 150 n'ụwa niile.

Nkejiasusu.[dezie]

Ọkọlọtọ Otú Ahụike Ụwa

Aha

Mkpọputa[dezie]

Ọmụmatu[dezie]

Ngalaba ụlọ ọrụ otu Ahụike mba Ụwa dị na Obodo m

Olumba[dezie]

Otú arụ ike ụwa

Ntụgharị na asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

World Health Organization