Ose ọkụ
Ọdịdị
"""Ose ọkụ"""
Nkọwa
[dezie]Ose ọkụ bụ afa ofe ndị Igbo ji eli ụtara. Ose ọkụ bụ ofe ètere ngwa ngwa. Eji ose,ogiri,ira (ịsha), azụ na ńnú esi ose ọkụ. Adịghị esi ose ọkụ na ọkụ.
Nkeji Asụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ose ọkụ bụ afa ofe
Mkpọputa
[dezie]Ósé ọ́kụ́
Olumba
[dezie]Ose anị