Ose ọji

O sị Wiktionary

Ose ọji

Nkọwa[dezie]

Ose ọji bụ mkpụrụ osisi nke n'afụ ose a na-enweta n'ọdida Anyanwụ nke Afrika. A na-eji ya ata ọji maọbụ agwọ ọria.


Ose ọji

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. O nwere Ose ọji
  2. O nyere ya Ose ọji

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị na asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

alligator_pepper