Oria oke Shuga

O sị Wiktionary

Orịa oke Shuga

Nkọwa[dezie]

Nke bụ udị ọria iri oke shuga na-ebute n'ahụ mmadụ. Onye ahụ ga-ana-anyu mmamiri ugboro ugboro. Akpari ga-akpọ ya nkụ.

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Nnemochie na-aria ọrịa shuga

Mkpọputa[dezie]

Olumba[dezie]

Ọya mamiri a bu aha nke enyere ya n' olu ezeagu n' enugu steeti.

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Diabetes