Gaa na ọdịnaya

Oria akwukwu

Sitere na Wiktionary

Oria akwukwu

Nkọwa

[dezie]

Ọnọdụ ọria na-adọ mmadụ adọ nke bụ na-ahu ya niile ga-na ama jijiji, ihe di ka ụfụfu ga-na apụta ya n'ọnu

Nkejị Asụsụ

[dezie]

Nkọwa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ bụ ọrỉa akwụkwụ dọgburu nwata nwoke ahụ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

epilepsy