Oria Uburu
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ọria n'emetụta uburu isi mmadụ. Ọ n'agbawo akparamagwa na echiche onye ọ n'eme. Ufọdu na esi n'be ha pụọ gbara ọtọ n'akpaghari ebe masiri ha. Echiche ha anaghi ezukwa oke.
Nkejịasụsụ
[dezie]Nkọwa aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Nwoke ahụ n'apụ ara. Isi mebiri nwanyi a, ọ makwaghi ihe ọ na-eme.