Onye Iro

O sị Wiktionary

Onye Iro

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ onye ya na mmadụ adịghị na mma

Nkejịasụsụ[dezie]

   Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Nwoke a bụ onye iro

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

enemy