Onye Amụma
Ọdịdị
Onye Amụma
Nkọwa
[dezie]Onye dị ka onye nkụzi nwere ike puru iche sitere n'ike mmụọ nsọ ma ọ bụ onye nkwusa nke uche Chineke. Onye na-ekwuchitere Chineke ma ọ bụ chi ndi ọzọ
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Onye amụma ahụ na-abịa maka ekpere pụrụ iche taa.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị na asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]