Gaa na ọdịnaya

Onye ọbịa

Sitere na Wiktionary

Onye ọbia

Nkọwa

[dezie]

Onye obia bụ onye bịara na bee gi, onye gi na ya ebighi n'ime ọnụ ụlọ

Nkejị asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • E nwere m onye ọbia
  • Onye ọbia ahụ si Enugu bia

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

ọbiarabia n'asụsụ Nkanụ di n'Enugwu Steeti.

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

English

[dezie]

visitor