Gaa na ọdịnaya

Onwuasoeze

Sitere na Wiktionary

"""Onwụasọeze"""

Nkọwa

[dezie]

Ọnwụasọeze bụ afa mmadụ na-egosi na ọnwụ adịghị asọ onye ọ ga-egbu egbu.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọnwụasọeze bụ afa mmadụ

Mkpọputa

[dezie]
Ig-Onwụasọeze

Olumba

[dezie]

Ọnwụasọanya

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[Death has no respect for the King]