Onwa Iri Na Otu

O sị Wiktionary

Ọnwa Iri Na Otu

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ọnwa iri na otu n'ọgụgụ afọ ndi ọcha. Nke a na-eso nọwa ikpazu n'afọ

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Nke a bụ ọnwa eji agba mbo inweta ihe aga eji merube emumu Ekeresimesi ana eme n'ọnwa ikpeazụ n'afọ

Mkpọpụta[dezie]

Ọnwa iri na otu


=Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

November