Jump to content

Onodu nkwekọrita

O sị Wiktionary

ọnọdụ nkwekọrịta

Nkọwa[dezie]

ọnọdụ nkwekọrịta bụ nghọta dị n'etiti mmadụ abụọ maọbụ karịa iji otu obi mee ihe ha kwuru na ha ga-eme.

Nkejịasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

ha abuọ nwere nkwekọrịta.

Mkpọpụta[dezie]

ọnọdụ nkwekọrịta





Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

contract